-
Ndị Ikpe 3:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 O wee sị ha: “Soronụ m, n’ihi na Jehova enyefeela ndị iro unu, bụ́ ndị Moab, n’aka unu.” Ha wee soro ya gaa nọchie ebe ndị e ji ụkwụ agafe n’Osimiri Jọdan ka ndị Moab ghara ịgafe, ha ekweghịkwa ka onye ọ bụla gafere.
-