Ndị Ikpe 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị ha: “Soronụ m,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị iro unu, bụ́ ndị Moab, n’aka unu.”+ Ha wee soro ya gaa weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe+ osimiri Jọdan ka ha wee nọchiere ndị Moab ụzọ, ha ekweghịkwa ka onye ọ bụla gafere. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:28 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 31
28 O wee sị ha: “Soronụ m,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị iro unu, bụ́ ndị Moab, n’aka unu.”+ Ha wee soro ya gaa weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe+ osimiri Jọdan ka ha wee nọchiere ndị Moab ụzọ, ha ekweghịkwa ka onye ọ bụla gafere.