Ndị Ikpe 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova chere ya ihu ma sị ya: “Were ike i nwere gaa. Ị ga-azọpụta Izrel n’aka ndị Midian.+ Ọ̀ bụ na ọ bụghị m na-eziga gị?” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:14 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 16-17
14 Jehova chere ya ihu ma sị ya: “Were ike i nwere gaa. Ị ga-azọpụta Izrel n’aka ndị Midian.+ Ọ̀ bụ na ọ bụghị m na-eziga gị?”