Ndị Ikpe 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe e mechara, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị, gị na nwa gị na nwa nwa gị n’ihi na ị zọpụtara anyị n’aka ndị Midian.”+ Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ.
22 Mgbe e mechara, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị, gị na nwa gị na nwa nwa gị n’ihi na ị zọpụtara anyị n’aka ndị Midian.”+
32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ.