-
Ndị Ikpe 6:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Gidiọn wee kpọrọ ụmụ nwoke iri n’ime ndị na-ejere ya ozi ma mee nnọọ ihe Jehova gwara ya. Ma ebe ọ bụ na ọ tụrụ ezinụlọ nna ya na ndị obodo ya ezigbo ụjọ, o meghị ya n’ehihie, kama o mere ya n’abalị.
-