Ndị Ikpe 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gidiọn wee kpọrọ mmadụ iri n’ime ndị ikom na-ejere ya ozi wee mee dị nnọọ ka Jehova gwara ya;+ ma o ruru na ebe ọ bụ na ọ tụrụ ezinụlọ nna ya na ndị obodo ahụ egwu nke ukwuu ime ihe ahụ n’ehihie, o mere ya n’abalị.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:27 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 17
27 Gidiọn wee kpọrọ mmadụ iri n’ime ndị ikom na-ejere ya ozi wee mee dị nnọọ ka Jehova gwara ya;+ ma o ruru na ebe ọ bụ na ọ tụrụ ezinụlọ nna ya na ndị obodo ahụ egwu nke ukwuu ime ihe ahụ n’ehihie, o mere ya n’abalị.+