Ndị Ikpe 6:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị obodo ahụ wee gwa Joash, sị: “Kpọpụta nwa gị ka e gbuo ya, n’ihi na ọ kwaturu ebe ịchụàjà Bel, gbutuokwa ogwe osisi* dị n’akụkụ ya.”
30 Ndị obodo ahụ wee gwa Joash, sị: “Kpọpụta nwa gị ka e gbuo ya, n’ihi na ọ kwaturu ebe ịchụàjà Bel, gbutuokwa ogwe osisi* dị n’akụkụ ya.”