Ndị Ikpe 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ndị obodo ahụ gwara Joash, sị: “Kpọpụta nwa gị ka e gbuo ya,+ n’ihi na ọ kwaturu ebe ịchụàjà Bel, nakwa n’ihi na o gbuturu ogwe osisi dị nsọ nke dị n’akụkụ ya.”
30 Ya mere, ndị obodo ahụ gwara Joash, sị: “Kpọpụta nwa gị ka e gbuo ya,+ n’ihi na ọ kwaturu ebe ịchụàjà Bel, nakwa n’ihi na o gbuturu ogwe osisi dị nsọ nke dị n’akụkụ ya.”