Ndị Ikpe 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Ifrem wee sị ya: “Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị mere na ị kpọghị anyị mgbe ị gara ịlụso ndị Midian agha?”+ Ha wee sesa ya ezigbo okwu.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:1 Ụlọ Nche,8/15/2000, p. 25
8 Ndị Ifrem wee sị ya: “Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị mere na ị kpọghị anyị mgbe ị gara ịlụso ndị Midian agha?”+ Ha wee sesa ya ezigbo okwu.+