-
Ndị Ikpe 8:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Mgbe Ziba na Zalmọna gbawara ọsọ, ọ chụwara ha ma nwụde ndị eze Midian abụọ ahụ, ya bụ, Ziba na Zalmọna. Oké ụjọ wee jide ndị agha ahụ niile.
-