Ndị Ikpe 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe Ziba na Zalmọna gbawara ọsọ, ọ chụwara ha ozugbo wee nwụde ndị eze Midian abụọ ahụ, bụ́ Ziba na Zalmọna;+ o wee mee ka oké ụjọ jide ndị agha ahụ niile.
12 Mgbe Ziba na Zalmọna gbawara ọsọ, ọ chụwara ha ozugbo wee nwụde ndị eze Midian abụọ ahụ, bụ́ Ziba na Zalmọna;+ o wee mee ka oké ụjọ jide ndị agha ahụ niile.