-
Ndị Ikpe 8:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ọ jụrụ Ziba na Zalmọna, sị: “Olee otú ndị ahụ unu gburu na Tebọ dị?” Ha wee sị: “Otú a ị dị ka onye ọ bụla n’ime ha dị. Ha yiri ụmụ eze.”
-