Ndị Ikpe 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị Ziba na Zalmọna:+ “Olee otú ndị ahụ unu gburu na Tebọ+ dị?” Ha wee sị ya: “Otú a ị dị ka onye ọ bụla n’ime ha dị, ha yiri ụmụ eze.”
18 O wee sị Ziba na Zalmọna:+ “Olee otú ndị ahụ unu gburu na Tebọ+ dị?” Ha wee sị ya: “Otú a ị dị ka onye ọ bụla n’ime ha dị, ha yiri ụmụ eze.”