Ndị Ikpe 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Gidiọn ji ọlaedo ndị ahụ mee efọd,+ dowekwa ya n’ihu ọha n’obodo ya bụ́ Ọfra.+ Izrel niile wee kpaa àgwà ka ndị akwụna, hapụ Chineke gaa fewe efọd ahụ n’ebe ahụ.+ O wee bụụrụ Gidiọn na ezinụlọ ya ọnyà.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:27 Ụlọ Nche,7/15/2005, p. 16
27 Gidiọn ji ọlaedo ndị ahụ mee efọd,+ dowekwa ya n’ihu ọha n’obodo ya bụ́ Ọfra.+ Izrel niile wee kpaa àgwà ka ndị akwụna, hapụ Chineke gaa fewe efọd ahụ n’ebe ahụ.+ O wee bụụrụ Gidiọn na ezinụlọ ya ọnyà.+