Ndị Ikpe 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gidiọn wee jiri ya mee efọd,+ debekwa ya n’ihu ọha n’obodo ya bụ́ Ọfra;+ Izrel dum wee malite iso ya nwee mmekọahụ rụrụ arụ n’ebe ahụ,+ o wee ghọọrọ Gidiọn na ezinụlọ ya ọnyà.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:27 Ụlọ Nche,7/15/2005, p. 16
27 Gidiọn wee jiri ya mee efọd,+ debekwa ya n’ihu ọha n’obodo ya bụ́ Ọfra;+ Izrel dum wee malite iso ya nwee mmekọahụ rụrụ arụ n’ebe ahụ,+ o wee ghọọrọ Gidiọn na ezinụlọ ya ọnyà.+