6 “Ihe ha ga-eji mee efọd* ahụ bụ ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo, eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, nke onye na-akpa ihe n’ákwà ga-akpa.+
5 Ma nwoke ahụ bụ́ Maịka nwere ụlọ ebe chi ya dị iche iche dị,+ o wee mee efọd+ na terafim+ ma nye otu n’ime ụmụ ya ikike+ ka ọ ghọọrọ ya onye nchụàjà.+
14 Ndị ikom ise ahụ, bụ́ ndị gara ledo+ ala Leyish,+ wee sị ụmụnne ha: “Ùnu maara na e nwere efọd na terafim+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ n’ụlọ ndị a? Maranụ ihe unu kwesịrị ime.”+