Jenesis 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Leban gara ịkpacha ajị atụrụ ya. Ka nke a na-eme, Rechel zuuru terafim+ nna ya. Ndị Ikpe 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ikom ise ahụ, bụ́ ndị gara ledo+ ala Leyish,+ wee sị ụmụnne ha: “Ùnu maara na e nwere efọd na terafim+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ n’ụlọ ndị a? Maranụ ihe unu kwesịrị ime.”+ Hosia 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ n’ihi na ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel ga-ebi n’enweghị eze,+ n’enweghị onyeisi, n’achụghị àjà,+ n’enweghị ogidi, n’enweghịkwa efọd+ na terafim.+
14 Ndị ikom ise ahụ, bụ́ ndị gara ledo+ ala Leyish,+ wee sị ụmụnne ha: “Ùnu maara na e nwere efọd na terafim+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ n’ụlọ ndị a? Maranụ ihe unu kwesịrị ime.”+
4 Ọ bụ n’ihi na ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel ga-ebi n’enweghị eze,+ n’enweghị onyeisi, n’achụghị àjà,+ n’enweghị ogidi, n’enweghịkwa efọd+ na terafim.+