-
Ndị Ikpe 18:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 E mesịa, ụmụ Dan si na Zora+ na Eshtaọl+ zipụ ndị ikom ise n’ezinụlọ ha, bụ́ ndị ikom si n’etiti ha, ndị ikom bụ́ dike, ka ha gaa ledo+ ala ahụ ma chọpụta otú ọ dị. Ha wee sị ha: “Gaanụ, chọpụta otú ala ahụ dị.” Ka oge na-aga, ha bịarutere n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ wee rute n’ụlọ Maịka+ ma rahụ n’ebe ahụ.
-