Joshụa 19:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ókè nke ihe nketa ha wee bụrụ Zora+ na Eshtaọl na Iye-shimesh, Ndị Ikpe 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+ Ndị Ikpe 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+
2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+
25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+