Ndị Ikpe 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mmụọ+ Jehova wee dakwasị ya, o wee ghọọ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ pụrụ gaa agha, Jehova nyere Kushan-rishateyim eze Siria n’aka ya nke mere na o meriri+ Kushan-rishateyim. Ndị Ikpe 6:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mmụọ Jehova+ wee kpuchie Gidiọn, o wee fụọ opi,+ e wee kpọkọta ndị Abi-iza+ ka ha soro ya. Ndị Ikpe 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mmụọ Jehova wee dakwasị Jefta,+ o wee si na Gilied na Manase gafere gaa Mizpe nke Gilied,+ sikwa na Mizpe nke Gilied gakwuru ụmụ Amọn. 1 Samuel 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mmụọ+ Chineke wee kpawa ike n’ahụ́ Sọl mgbe ọ nụrụ okwu ndị a, iwe ya wee dị ọkụ nke ukwuu.+ Matiu 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa+ ka Ekwensu nwaa ya ọnwụnwa.+
10 Mmụọ+ Jehova wee dakwasị ya, o wee ghọọ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ pụrụ gaa agha, Jehova nyere Kushan-rishateyim eze Siria n’aka ya nke mere na o meriri+ Kushan-rishateyim.
29 Mmụọ Jehova wee dakwasị Jefta,+ o wee si na Gilied na Manase gafere gaa Mizpe nke Gilied,+ sikwa na Mizpe nke Gilied gakwuru ụmụ Amọn.