Ndị Ikpe 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gidiọn wee jiri ya mee efọd,+ debekwa ya n’ihu ọha n’obodo ya bụ́ Ọfra;+ Izrel dum wee malite iso ya nwee mmekọahụ rụrụ arụ n’ebe ahụ,+ o wee ghọọrọ Gidiọn na ezinụlọ ya ọnyà.+
27 Gidiọn wee jiri ya mee efọd,+ debekwa ya n’ihu ọha n’obodo ya bụ́ Ọfra;+ Izrel dum wee malite iso ya nwee mmekọahụ rụrụ arụ n’ebe ahụ,+ o wee ghọọrọ Gidiọn na ezinụlọ ya ọnyà.+