Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ha ekwesịghị ibi n’ala gị, ka ha ghara ime ka i mehie m. Ọ bụrụ na i fee chi ha, ọ ga-aghọrọ gị ọnyà.”+

  • Ndị Ikpe 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha egeghị ọbụna ndị ikpe ha ntị, kama ha na chi ọzọ dị iche iche+ nwere mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee kpọọrọ ha isiala. N’egbughị oge, ha hapụrụ ụzọ ndị nna nna ha jere ije na ya, bụ́ ndị rubere isi n’iwu Jehova.+ Ha emeghị otú ahụ.

  • Abụ Ọma 106:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Ọrụ ha wee mee ka ha ghọọ ndị na-adịghị ọcha,+

      Ha nọkwa na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ site n’ihe ha na-eme.+

  • Hosia 4:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ndị m na-ajụ arụsị ha+ e ji osisi mee ase,+ mkpara ha na-agwakwa ha okwu; n’ihi na mmụọ ịkwa iko emewo ka ha kpafuo,+ ịkwa iko emewokwa ka ha si n’okpuru Chineke pụọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya