Ezikiel 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị na-ewerekwa ihe ịchọ mma gị ndị e ji ọlaedo m na ọlaọcha m mee, bụ́ ndị m nyere gị,+ ị na-emekwara onwe gị ihe oyiyi nwoke,+ gị na ha ana-akwa iko.+
17 Ị na-ewerekwa ihe ịchọ mma gị ndị e ji ọlaedo m na ọlaọcha m mee, bụ́ ndị m nyere gị,+ ị na-emekwara onwe gị ihe oyiyi nwoke,+ gị na ha ana-akwa iko.+