Ndị Ikpe 8:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otú a ka ndị Izrel si merie ndị Midian.+ Ha alụsoghịkwa ndị Izrel agha* ọzọ. Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ n’oge Gidiọn dị ndụ.+
28 Otú a ka ndị Izrel si merie ndị Midian.+ Ha alụsoghịkwa ndị Izrel agha* ọzọ. Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ n’oge Gidiọn dị ndụ.+