Ndị Ikpe 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú a ka e si merie ndị Midian+ n’ihu ụmụ Izrel, ha eseliteghịkwa isi ha ọzọ; ala ahụ enweghịkwa nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ n’ụbọchị Gidiọn.+
28 Otú a ka e si merie ndị Midian+ n’ihu ụmụ Izrel, ha eseliteghịkwa isi ha ọzọ; ala ahụ enweghịkwa nsogbu ọzọ ruo afọ iri anọ n’ụbọchị Gidiọn.+