Ndị Ikpe 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ha kọọrọ ya Jotam, ọ gara ozugbo guzoro n’elu Ugwu Gerizim+ ma gwa ha n’oké olu, sị: “Unu ndị isi Shikem, geenụ m ntị, Chineke ga-egekwa unu ntị.
7 Mgbe ha kọọrọ ya Jotam, ọ gara ozugbo guzoro n’elu Ugwu Gerizim+ ma gwa ha n’oké olu, sị: “Unu ndị isi Shikem, geenụ m ntị, Chineke ga-egekwa unu ntị.