Ndị Ikpe 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha kọọrọ ya Jotam, ọ gara ozugbo guzoro n’elu Ugwu Gerizim+ wee tie mkpu sị ha: “Geenụ m ntị, unu ndị nwe ala Shikem, ka Chineke geekwa unu ntị:
7 Mgbe ha kọọrọ ya Jotam, ọ gara ozugbo guzoro n’elu Ugwu Gerizim+ wee tie mkpu sị ha: “Geenụ m ntị, unu ndị nwe ala Shikem, ka Chineke geekwa unu ntị: