Ndị Ikpe 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma ọ bụrụ na ọ bụghị ya, ka ọkụ si n’Abimelek pụta repịa ndị isi Shikem na ndị bi na Bet-milo, ka ọkụ sikwa ná ndị isi Shikem na ndị bi na Bet-milo+ pụta repịa Abimelek.”+
20 Ma ọ bụrụ na ọ bụghị ya, ka ọkụ si n’Abimelek pụta repịa ndị isi Shikem na ndị bi na Bet-milo, ka ọkụ sikwa ná ndị isi Shikem na ndị bi na Bet-milo+ pụta repịa Abimelek.”+