-
Ndị Ikpe 9:51Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
51 E nwere otu ụlọ elu siri ike dị n’etiti obodo ahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị niile na ndị niile bụ́ ndị isi obodo ahụ wee gbaba n’ime ya. Ha mechibidoro onwe ha ụzọ ma rịgoro n’elu ụlọ elu ahụ.
-