-
Ndị Ikpe 9:51Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
51 Ebe ọ bụ na otu ụlọ elu siri ike dị n’etiti obodo ahụ, ọ bụ n’ime ya ka ndị ikom niile na ndị inyom niile na ndị niile nwe ala n’obodo ahụ gbabara, ha wee mechie ụzọ ya mgbe ha banyechara, wee rịgoro n’elu ụlọ elu ahụ.
-