Ndị Ikpe 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jefta wee soro ndị okenye Gilied laa. Ndị obodo ha wee mee ya onyeisi ha na ọchịagha ha. Jefta nọkwa na Mizpa+ kwughachi ihe niile o kwuru n’ihu Jehova. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2016, p. 4-5
11 Jefta wee soro ndị okenye Gilied laa. Ndị obodo ha wee mee ya onyeisi ha na ọchịagha ha. Jefta nọkwa na Mizpa+ kwughachi ihe niile o kwuru n’ihu Jehova.