Ndị Ikpe 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jefta wee kpọkọta ndị Gilied+ niile ozugbo ma lụso ndị Ifrem agha. Ndị Gilied meriri ndị Ifrem, bụ́ ndị sịrị: “Unu si n’Ifrem gbapụ, unu ndị Gilied ndị nọ n’Ifrem nakwa na Manase.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:4 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 10
4 Jefta wee kpọkọta ndị Gilied+ niile ozugbo ma lụso ndị Ifrem agha. Ndị Gilied meriri ndị Ifrem, bụ́ ndị sịrị: “Unu si n’Ifrem gbapụ, unu ndị Gilied ndị nọ n’Ifrem nakwa na Manase.”