-
Ndị Ikpe 12:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ mụrụ ụmụ nwoke iri atọ na ụmụ nwaanyị iri atọ. O dupụrụ ụmụ ya ndị nwaanyị ka ha gaa lụọ ụmụ nwoke ndị na-esighị n’ọnụmara ya. Ọ lụtakwaara ụmụ ya ndị nwoke ụmụ nwaanyị iri atọ na-esighị n’ọnụmara ya. O kpere Izrel ikpe ruo afọ asaa.
-