-
Ndị Ikpe 14:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 O wee kọrọ mmanụ aṅụ kọnye n’aka ya, na-aracha ya ka ọ na-aga. Mgbe ọ gakwuuru nne ya na nna ya, o nyetụrụ ha ka ha rachaa. Ma, ọ gwaghị ha na ọ bụ n’ozu ọdụm ka ọ kọtara mmanụ aṅụ ahụ.
-