Ndị Ikpe 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee kọnye ya n’ọbụ aka ya, na-aracha ya ka ọ na-aga ebe ọ na-aga.+ Mgbe ọ gakwuuru nna ya na nne ya, o nyetụrụ ha ozugbo, ha wee malite ịracha ya. Ọ gwaghị ha na ọ bụ n’ozu ọdụm ka ọ kọtara mmanụ aṅụ ahụ.
9 O wee kọnye ya n’ọbụ aka ya, na-aracha ya ka ọ na-aga ebe ọ na-aga.+ Mgbe ọ gakwuuru nna ya na nne ya, o nyetụrụ ha ozugbo, ha wee malite ịracha ya. Ọ gwaghị ha na ọ bụ n’ozu ọdụm ka ọ kọtara mmanụ aṅụ ahụ.