Ndị Ikpe 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Delaịla wee chịrị ụdọ ọhụrụ kee ya ma kpọọ ya, sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala!” (Ka ihe a na-eme, ndị mmadụ zoro n’ime ime ụlọ chebiri ya.) O wee dọbie ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka ka eriri nkịtị.+
12 Delaịla wee chịrị ụdọ ọhụrụ kee ya ma kpọọ ya, sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala!” (Ka ihe a na-eme, ndị mmadụ zoro n’ime ime ụlọ chebiri ya.) O wee dọbie ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka ka eriri nkịtị.+