-
Ndị Ikpe 19:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 N’ụbọchị nke anọ, mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ ka ha lawa, nna nwa agbọghọ ahụ gwara ọgọ ya nwoke, sị: “Rie ihe ka i nweta ume, unu richaa, unu alawa.”
-