Ndị Ikpe 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ruo n’ụbọchị nke anọ, mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ, dị ka ha na-eme, o biliri ka ọ lawa, ma nna nwa agbọghọ ahụ gwara ọgọ ya nwoke, sị: “Ritụ nri+ ka i nweta ume, e mesịa, unu alawa.”
5 O wee ruo n’ụbọchị nke anọ, mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ, dị ka ha na-eme, o biliri ka ọ lawa, ma nna nwa agbọghọ ahụ gwara ọgọ ya nwoke, sị: “Ritụ nri+ ka i nweta ume, e mesịa, unu alawa.”