Ndị Ikpe 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, ndị Izrel bịara na Betel+ ma nọrọ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu ezi Chineke ruo ná mgbede, na-ebesi ákwà ike ma na-akwa ákwà arịrị.
2 N’ihi ya, ndị Izrel bịara na Betel+ ma nọrọ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu ezi Chineke ruo ná mgbede, na-ebesi ákwà ike ma na-akwa ákwà arịrị.