Ndị Ikpe 21:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ya, nzukọ ahụ dunyere puku ụmụ nwoke iri na abụọ (12,000), ndị kacha bụrụ dike, ka ha gaa n’ebe ahụ. Ha nyere ha iwu, sị: “Gaanụ jiri mma agha gbuo ndị bi na Jebesh-gilied, ma ụmụ nwaanyị ma ụmụntakịrị.+
10 N’ihi ya, nzukọ ahụ dunyere puku ụmụ nwoke iri na abụọ (12,000), ndị kacha bụrụ dike, ka ha gaa n’ebe ahụ. Ha nyere ha iwu, sị: “Gaanụ jiri mma agha gbuo ndị bi na Jebesh-gilied, ma ụmụ nwaanyị ma ụmụntakịrị.+