Ndị Ikpe 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, nzukọ ahụ zipụrụ puku mmadụ iri na abụọ n’etiti ndị kasị bụrụ dike n’ebe ahụ wee nye ha iwu, sị: “Gaanụ, jirikwanụ ihu mma agha gbuo ndị bi na Jebesh-gilied, ọbụna ndị inyom na ụmụntakịrị.+
10 N’ihi ya, nzukọ ahụ zipụrụ puku mmadụ iri na abụọ n’etiti ndị kasị bụrụ dike n’ebe ahụ wee nye ha iwu, sị: “Gaanụ, jirikwanụ ihu mma agha gbuo ndị bi na Jebesh-gilied, ọbụna ndị inyom na ụmụntakịrị.+