Ndị Ikpe 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime ebo niile nke Izrel bụ onye na-abịaghị n’ọgbakọ a n’ihu Jehova, n’ihi na e nwere iyi dị ukwuu+ a ṅụrụ banyere onye na-abịaghị n’ihu Jehova na Mizpa, sị, ‘Ka e gbuo ya.’”+
5 Ụmụ Izrel wee sị: “Ònye n’ime ebo niile nke Izrel bụ onye na-abịaghị n’ọgbakọ a n’ihu Jehova, n’ihi na e nwere iyi dị ukwuu+ a ṅụrụ banyere onye na-abịaghị n’ihu Jehova na Mizpa, sị, ‘Ka e gbuo ya.’”+