Ndị Ikpe 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’ Ndị Ikpe 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, nzukọ ahụ zipụrụ puku mmadụ iri na abụọ n’etiti ndị kasị bụrụ dike n’ebe ahụ wee nye ha iwu, sị: “Gaanụ, jirikwanụ ihu mma agha gbuo ndị bi na Jebesh-gilied, ọbụna ndị inyom na ụmụntakịrị.+
23 ‘Bụọnụ Mirọz ọnụ,’+ ka mmụọ ozi Jehova kwuru,+‘Na-abụnụ ndị bi na ya ọnụ mgbe niile,N’ihi na ha abịaghị nyere Jehova aka,Ha esoghị ndị dike nyere Jehova aka.’
10 N’ihi ya, nzukọ ahụ zipụrụ puku mmadụ iri na abụọ n’etiti ndị kasị bụrụ dike n’ebe ahụ wee nye ha iwu, sị: “Gaanụ, jirikwanụ ihu mma agha gbuo ndị bi na Jebesh-gilied, ọbụna ndị inyom na ụmụntakịrị.+