-
Ndị Ikpe 21:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Mgbe ọ bụla unu hụrụ ụmụ agbọghọ Shaịlo ka ha pụtara ịgba egwú ha na-agba gburugburu gburugburu, ka onye ọ bụla n’ime unu si n’ubi vaịn mapụta nwụde otu n’ime ụmụ agbọghọ Shaịlo ọ ga-alụ. Unu ga-alaghachikwa n’ala ndị ebo Benjamin.
-