Ndị Ikpe 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Lewenụ anya, mgbe ọ bụla ndị inyom Shaịlo ga-apụta ite egwú+ a na-agba gburugburu na-ete, unu ga-esi n’ubi vaịn mapụta, onye ọ bụla ga-eburu otu n’ime ndị inyom Shaịlo, unu ga-alakwa n’ala Benjamin.
21 Lewenụ anya, mgbe ọ bụla ndị inyom Shaịlo ga-apụta ite egwú+ a na-agba gburugburu na-ete, unu ga-esi n’ubi vaịn mapụta, onye ọ bụla ga-eburu otu n’ime ndị inyom Shaịlo, unu ga-alakwa n’ala Benjamin.