-
Ndị Ikpe 21:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ọ bụrụkwa na nna ha ma ọ bụ ụmụnne ha ndị nwoke abịa ikpesara anyị ihe merenụ, anyị ga-asị ha, ‘Meerenụ anyị ebere n’ihi ha, maka na anyị enweghị ike ịchọtara onye ọ bụla n’ime ha nwaanyị ọ ga-alụ mgbe anyị gara agha,+ ọ bụrụkwa na unu ejiri aka unu kpọnye ha nwaanyị ha ga-alụ, ikpe ga-ama unu.’”+
-