22 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na nna ha ma ọ bụ ụmụnne ha abịa isesa anyị okwu, anyị onwe anyị ga-asịkwa ha, ‘Biko, meerenụ anyị amara n’ihi ha, n’ihi na onye ọ bụla n’ime anyị enwetaghị nwunye site n’agha,+ n’ihi na ọ bụghị unu kpọọrọ ha kpọnye ha nke ga-eme ka iyi unu ṅụrụ jide unu.’”+