Ndị Ikpe 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan. Ndị Ikpe 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Benjamin wee lọta n’oge ahụ. Ha wee kpọnye ha ndị inyom ha hapụrụ ndụ n’ime ndị inyom Jebesh-gilied;+ ma ha enwetaghị mmadụ ole zuuru ha.+
12 Otú ọ dị, ha nwetara n’etiti ndị bi na Jebesh-gilied+ narị ụmụ agbọghọ anọ, ndị na-amaghị nwoke,+ ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ site n’iso nwoke dinaa. Ha wee kpọta ha n’ebe ha mara ụlọikwuu na Shaịlo,+ nke dị n’ala Kenan.
14 Benjamin wee lọta n’oge ahụ. Ha wee kpọnye ha ndị inyom ha hapụrụ ndụ n’ime ndị inyom Jebesh-gilied;+ ma ha enwetaghị mmadụ ole zuuru ha.+