Ndị Ikpe 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị ebo Benjamin wee lọta n’oge ahụ. Ndị Izrel kpọnyere ha ụmụ nwaanyị ndị ha hapụrụ ndụ n’ime ụmụ nwaanyị Jebesh-gilied.+ Ma ha achọtaghị ụmụ nwaanyị ole ga-ezu ha.
14 Ndị ebo Benjamin wee lọta n’oge ahụ. Ndị Izrel kpọnyere ha ụmụ nwaanyị ndị ha hapụrụ ndụ n’ime ụmụ nwaanyị Jebesh-gilied.+ Ma ha achọtaghị ụmụ nwaanyị ole ga-ezu ha.