Ndị Ikpe 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Benjamin wee lọta n’oge ahụ. Ha wee kpọnye ha ndị inyom ha hapụrụ ndụ n’ime ndị inyom Jebesh-gilied;+ ma ha enwetaghị mmadụ ole zuuru ha.+
14 Benjamin wee lọta n’oge ahụ. Ha wee kpọnye ha ndị inyom ha hapụrụ ndụ n’ime ndị inyom Jebesh-gilied;+ ma ha enwetaghị mmadụ ole zuuru ha.+